Joshụa 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nza nke atọ+ daara ụmụ Zebulọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókè nke ihe nketa ha wee ruo Serid. Joshụa 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 na Katat na Nahalal na Shimrọn+ na Aịdala na Betlehem;+ obodo iri na abụọ na ógbè ha niile.