Ndị Ikpe 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Abdọn nwa Hilel onye Piratọn wee nwụọ, e wee lie ya na Piratọn nke dị n’ala Ifrem, n’ugwu ndị Amalek.+ 2 Samuel 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Benaya+ onye Piratọn, Hidaị onye si na ndagwurugwu Geash,+ 1 Ihe E Mere 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nke iri na otu, nke nwe ọnwa nke iri na otu, bụ Benaya+ onye Piratọn bụ́ onye si n’ebo Ifrem,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
15 Abdọn nwa Hilel onye Piratọn wee nwụọ, e wee lie ya na Piratọn nke dị n’ala Ifrem, n’ugwu ndị Amalek.+
14 Onye nke iri na otu, nke nwe ọnwa nke iri na otu, bụ Benaya+ onye Piratọn bụ́ onye si n’ebo Ifrem,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.