Matiu 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọdịdị ya yiri àmụ̀mà,+ uwe ya na-achakwa nnọọ ọcha.+ Ọrụ Ndịozi 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka ndị niile nọ na Sanhedrin legidere ya anya,+ ha hụrụ na ihu ya dị ka ihu mmụọ ozi.+