Ndị Ikpe 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Ọ dị otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m, o yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ ọ dị egwu+ n’ile anya. Ma ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwanụ m aha ya.+
6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Ọ dị otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m, o yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ ọ dị egwu+ n’ile anya. Ma ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwanụ m aha ya.+