17 Egwu wee tụọ ya, o wee kwuokwa, sị:+ “Lee otú ebe a si akpali egwu n’ahụ́!+ O nweghị ihe ọzọ ebe a bụ ma ọ bụghị ụlọ Chineke,+ ebe a bụkwa ọnụ ụzọ ámá eluigwe.”
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.”+ Mozis wee wepụ ihu ya, n’ihi na egwu tụrụ ya ile ezi Chineke anya.
17 O wee bịa n’akụkụ ebe m guzo, ma mgbe ọ bịara, ụjọ tụrụ m, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. O wee sị m: “Nwa nke mmadụ,+ ghọta+ na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+