Abụ Ọma 47:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova, bụ́ Onye Kasị Elu, dị egwu,+Eze ukwu nke na-achị ụwa dum.+ Abụ Ọma 66:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Bịanụ hụrụ ọrụ dị iche iche nke Chineke.+Otú o si emeso ụmụ mmadụ dị egwu.+ Abụ Ọma 68:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Chineke dị egwu n’ebe nsọ ya dị ebube.+Ọ bụ Chineke Izrel nke na-enye ndị ya ike na ume.+Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi.+
35 Chineke dị egwu n’ebe nsọ ya dị ebube.+Ọ bụ Chineke Izrel nke na-enye ndị ya ike na ume.+Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi.+