Jenesis 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E mesịa, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, gaa biri na Betel,+ wuokwara ezi Chineke, onye pụtara ìhè n’ihu gị mgbe ị nọ na-agba ọsọ n’ihi Isọ nwanne gị,+ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.” Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
35 E mesịa, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, gaa biri na Betel,+ wuokwara ezi Chineke, onye pụtara ìhè n’ihu gị mgbe ị nọ na-agba ọsọ n’ihi Isọ nwanne gị,+ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.”
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+