Levitikọs 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ọ bụrụkwa na mmadụ egbuo mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ, a ghaghị igbu ya.+ Ndị Ikpe 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ. Ndị Ikpe 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Samsịn wee sị ha: “Ọ bụrụ ihe a ka unu mere, o nweghị ihe ọzọ m ga-eme ma ọ bụghị ịbọrọ onwe m ọbọ n’ahụ́ unu,+ m mesịa ya, mụ ahapụzie.”
7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ.
7 Samsịn wee sị ha: “Ọ bụrụ ihe a ka unu mere, o nweghị ihe ọzọ m ga-eme ma ọ bụghị ịbọrọ onwe m ọbọ n’ahụ́ unu,+ m mesịa ya, mụ ahapụzie.”