Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Ọnụ Ọgụgụ 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+ Ndị Ikpe 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+
4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.