Ekliziastis 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Njedebe okwu dị mma karịa mmalite ya.+ Onye nwere ndidi ka onye mmụọ ya dị mpako mma.+ Maịka 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị nwaanyị bụ́ onye iro m, aṅụrịla ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Ọ bụ ezie na adawo m, m ga-ebili;+ ọ bụ ezie na m bi n’ọchịchịrị,+ Jehova ga-abụrụ m ìhè.+
8 Gị nwaanyị bụ́ onye iro m, aṅụrịla ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Ọ bụ ezie na adawo m, m ga-ebili;+ ọ bụ ezie na m bi n’ọchịchịrị,+ Jehova ga-abụrụ m ìhè.+