Jenesis 50:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu onwe unu buuru m ihe ọjọọ n’obi. Chineke bu n’obi ka ọ bụrụ ihe ọma ka o wee mee ihe dị ka ọ dị taa iji chebe ọtụtụ mmadụ ndụ.+ Abụ Ọma 126:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye bu akpa nke mkpụrụ ọghịgha juru wee na-aga,+Ọbụna na-akwa ákwá,+Aghaghị iji mkpu ọṅụ+Buru ùkwù ọka* na-alọta.+ Ekliziastis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ezi aha dị mma karịa ezigbo mmanụ,+ ụbọchị ọnwụ mmadụ dịkwa mma karịa ụbọchị a mụrụ ya.+ Jọn 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na otu mkpụrụ ọka wit adaghị n’ala wee nwụọ, ọ na-abụ otu mkpụrụ ọka; ma ọ bụrụ na ọ nwụọ,+ ọ na-amị ọtụtụ mkpụrụ. Jems 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+
20 Unu onwe unu buuru m ihe ọjọọ n’obi. Chineke bu n’obi ka ọ bụrụ ihe ọma ka o wee mee ihe dị ka ọ dị taa iji chebe ọtụtụ mmadụ ndụ.+
6 Onye bu akpa nke mkpụrụ ọghịgha juru wee na-aga,+Ọbụna na-akwa ákwá,+Aghaghị iji mkpu ọṅụ+Buru ùkwù ọka* na-alọta.+
24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na otu mkpụrụ ọka wit adaghị n’ala wee nwụọ, ọ na-abụ otu mkpụrụ ọka; ma ọ bụrụ na ọ nwụọ,+ ọ na-amị ọtụtụ mkpụrụ.
11 Lee! Anyị na-akpọ ndị tachiri obi ndị obi ụtọ.+ Unu anụwo banyere ntachi obi Job,+ unu ahụwokwa ihe Jehova mesịrị mee,+ na Jehova nwere obi ọmịiko dị ukwuu, na-emekwa ebere.+