5N’ihi na anyị maara na ọ bụrụ na a kwatuo+ ụlọ anyị nke ụwa,+ bụ́ ụlọikwuu a,+ anyị ga-enwe ụlọ nke si n’aka Chineke, bụ́ ụlọ nke a na-ejighị aka wuo,+ nke na-adịru mgbe ebighị ebi+ n’eluigwe.
10 Atụla egwu banyere ihe ndị ị na-aga ịta ahụhụ ha.+ Lee! Ekwensu+ ga na-atụba ụfọdụ n’ime unu n’ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n’ụzọ zuru ezu,+ ka unu wee nweekwa mkpagbu+ ruo ụbọchị iri. Bụrụ onye kwesịrị ntụkwasị obi ọbụna ruo ọnwụ,+ m ga-enye gị okpueze bụ́ ndụ.+