Ekliziastis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị; 2 Ndị Kọrịnt 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+
3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị;
7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+