2 Ndị Kọrịnt 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ma ọ gwara m n’ezie, sị: “Obiọma m na-erughịrị mmadụ ezuworo+ gị; n’ihi na a na-eme ka ike m zuo okè n’adịghị ike.”+ Ya mere, n’ụzọ kasị enye ọṅụ, ọ kaara m mma ịnya isi n’ihe metụtara adịghị ike m,+ ka ike nke Kraịst wee kpuchie m dị ka ụlọikwuu. Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+
9 ma ọ gwara m n’ezie, sị: “Obiọma m na-erughịrị mmadụ ezuworo+ gị; n’ihi na a na-eme ka ike m zuo okè n’adịghị ike.”+ Ya mere, n’ụzọ kasị enye ọṅụ, ọ kaara m mma ịnya isi n’ihe metụtara adịghị ike m,+ ka ike nke Kraịst wee kpuchie m dị ka ụlọikwuu.