Aịzaya 40:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ na-eme ka onye ike gwụrụ nwee ike;+ ọ na-emekwa ka onye na-enweghị ike+ nwee ume nke ukwuu. Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+