2 Pita 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ebe m ka nọ n’ụlọikwuu a,+ echere m na o ziri ezi ịkpali unu site n’ichetara unu ihe ndị a,+