1 Ndị Kọrịnt 15:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Otú ahụ onye e ji ájá+ mee dị, otú ahụkwa ka ndị e ji ájá kpụọ dị; otú ahụ onye nke eluigwe+ ahụ dị, otú ahụkwa ka ndị eluigwe dị.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Otú ọ dị, nke a ka m na-ekwu, ụmụnna m, na anụ ahụ́ na ọbara apụghị iketa alaeze Chineke,+ ire ure adịghịkwa eketa ereghị ure.+ Ndị Filipaị 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 onye ga-agbanwe ọdịdị ahụ́ anyị e wedara n’ala+ ka o kwekọọ n’ahụ́ ya dị ebube+ dị ka ịrụ ọrụ+ nke ike o nwere si dị, ya bụ, ido+ ihe niile n’okpuru onwe ya.
48 Otú ahụ onye e ji ájá+ mee dị, otú ahụkwa ka ndị e ji ájá kpụọ dị; otú ahụ onye nke eluigwe+ ahụ dị, otú ahụkwa ka ndị eluigwe dị.+
50 Otú ọ dị, nke a ka m na-ekwu, ụmụnna m, na anụ ahụ́ na ọbara apụghị iketa alaeze Chineke,+ ire ure adịghịkwa eketa ereghị ure.+
21 onye ga-agbanwe ọdịdị ahụ́ anyị e wedara n’ala+ ka o kwekọọ n’ahụ́ ya dị ebube+ dị ka ịrụ ọrụ+ nke ike o nwere si dị, ya bụ, ido+ ihe niile n’okpuru onwe ya.