Matiu 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+ Ndị Rom 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Gị onye na-enweghị uche! A dịghị eme ka ihe ị kụrụ dị ndụ ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nwụọ;+
21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+
9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+