Jenesis 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+ Jenesis 24:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Ha wee malite ịgọzi Ribeka wee sị ya: “Nwanne anyị nwaanyị, ghọọ iri puku kwuru iri puku, ka mkpụrụ gị nweta ọnụ ụzọ ámá nke ndị kpọrọ ya asị.”+
17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+
60 Ha wee malite ịgọzi Ribeka wee sị ya: “Nwanne anyị nwaanyị, ghọọ iri puku kwuru iri puku, ka mkpụrụ gị nweta ọnụ ụzọ ámá nke ndị kpọrọ ya asị.”+