17 Ma ọ nọ na-ebesara ya ákwá ruo ụbọchị asaa a nọ na-emere ha oriri, o wee ruo n’ụbọchị nke asaa na ọ kọọrọ ya, n’ihi na ọ nọ na-enye ya nsogbu.+ O wee gaa gwa ndị ya ilu ahụ.+
8 Ana m asị unu, Ọ bụ ezie na ọ gaghị ebili nye ya ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ enyi ya, ma n’ihi na ọ nọgidesiri ike na-arịọ ya,+ ọ ga-ebili nye ya ihe ọ chọrọ.