Ndị Ikpe 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na, n’ihi nsogbu+ Delaịla nọ na-enye ya site n’okwu ọ na-agwa ya mgbe dum, na-arịọsi ya ike, mkpụrụ obi ya enweghị ike idi ya ma ọlị.+ Ilu 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya nhụjuanya,+ iseokwu nwunye dịkwa ka elu ụlọ na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụlọ.+ Ilu 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dị mma mmadụ ibi n’ala ịkpa karịa ya na nwaanyị na-ese okwu, nke na-akpasukwa mmadụ iwe, ibi.+ Luk 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ana m asị unu, Ọ bụ ezie na ọ gaghị ebili nye ya ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ enyi ya, ma n’ihi na ọ nọgidesiri ike na-arịọ ya,+ ọ ga-ebili nye ya ihe ọ chọrọ.
16 O wee ruo na, n’ihi nsogbu+ Delaịla nọ na-enye ya site n’okwu ọ na-agwa ya mgbe dum, na-arịọsi ya ike, mkpụrụ obi ya enweghị ike idi ya ma ọlị.+
13 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya nhụjuanya,+ iseokwu nwunye dịkwa ka elu ụlọ na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụlọ.+
8 Ana m asị unu, Ọ bụ ezie na ọ gaghị ebili nye ya ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ enyi ya, ma n’ihi na ọ nọgidesiri ike na-arịọ ya,+ ọ ga-ebili nye ya ihe ọ chọrọ.