Ilu 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ dị mma mmadụ ibi na nkuku elu ụlọ+ karịa ya na nwaanyị na-ese okwu ibi n’otu ụlọ.+ Ilu 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ dị mma mmadụ ibi na nkuku elu ụlọ karịa ya na nwaanyị na-ese okwu ibi, n’agbanyeghị na ọ bụ n’ụlọ buru ibu.+ Ilu 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Elu ụlọ nke na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụbọchị mmiri na-ezo n’akwụsịghị akwụsị, ya na nwunye na-ese okwu bụ otu ihe.+
24 Ọ dị mma mmadụ ibi na nkuku elu ụlọ karịa ya na nwaanyị na-ese okwu ibi, n’agbanyeghị na ọ bụ n’ụlọ buru ibu.+
15 Elu ụlọ nke na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụbọchị mmiri na-ezo n’akwụsịghị akwụsị, ya na nwunye na-ese okwu bụ otu ihe.+