Ilu 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya nhụjuanya,+ iseokwu nwunye dịkwa ka elu ụlọ na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụlọ.+ Ilu 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ dị mma mmadụ ibi na nkuku elu ụlọ+ karịa ya na nwaanyị na-ese okwu ibi n’otu ụlọ.+
13 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya nhụjuanya,+ iseokwu nwunye dịkwa ka elu ụlọ na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụlọ.+