Ilu 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Nwa nzuzu na-akpatara nna ya nsogbu.+ Nwaanyị nke na-esekarị okwu yiri elu ụlọ nke na-ehi mmiri mgbe niile.+
13 Nwa nzuzu na-akpatara nna ya nsogbu.+ Nwaanyị nke na-esekarị okwu yiri elu ụlọ nke na-ehi mmiri mgbe niile.+