Ilu 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ ka mma na mmadụ gara biri n’otu akụkụ elu ụlọKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu ibi n’otu ụlọ.+ Ilu 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ka mma na mmadụ bi n’ala ịkpaKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu, nke na-ewekwa iwe ọsọ ọsọ, ga-ebi.+ Ilu 27:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Nwaanyị nke na-esekarị okwu dị ka elu ụlọ nke na-ehi mmiri n’akwụsịghị akwụsị n’ụbọchị mmiri na-ezo.+
19 Ọ ka mma na mmadụ bi n’ala ịkpaKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu, nke na-ewekwa iwe ọsọ ọsọ, ga-ebi.+
15 Nwaanyị nke na-esekarị okwu dị ka elu ụlọ nke na-ehi mmiri n’akwụsịghị akwụsị n’ụbọchị mmiri na-ezo.+