2 Samuel 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee maara Absalọm ụlọikwuu n’elu ụlọ.+ Absalọm wee malite idina ndị iko nna ya+ n’ihu Izrel dum.+ Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ilu Sọlọmọn.+ Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ nwa nzuzu bụkwaara nne ya ihe iru uju.+ Ilu 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ọ bụla nke bụ́ nna nwa nzuzu—ọ bụụrụ ya ihe iru uju;+ nna nke nwa na-amaghị ihe adịghịkwa aṅụrị ọṅụ.+
22 Ha wee maara Absalọm ụlọikwuu n’elu ụlọ.+ Absalọm wee malite idina ndị iko nna ya+ n’ihu Izrel dum.+
21 Onye ọ bụla nke bụ́ nna nwa nzuzu—ọ bụụrụ ya ihe iru uju;+ nna nke nwa na-amaghị ihe adịghịkwa aṅụrị ọṅụ.+