Ilu 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye nzuzu na-eleda nne ya anya.+ Ilu 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ọ bụla nke bụ́ nna nwa nzuzu—ọ bụụrụ ya ihe iru uju;+ nna nke nwa na-amaghị ihe adịghịkwa aṅụrị ọṅụ.+ Ilu 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya+ ihe mkpasu iwe, bụkwaara nne mụrụ ya ihe obi ilu.+
21 Onye ọ bụla nke bụ́ nna nwa nzuzu—ọ bụụrụ ya ihe iru uju;+ nna nke nwa na-amaghị ihe adịghịkwa aṅụrị ọṅụ.+