Ilu 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ dị mma mmadụ ibi n’ala ịkpa karịa ya na nwaanyị na-ese okwu, nke na-akpasukwa mmadụ iwe, ibi.+ Ilu 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ dị mma mmadụ ibi na nkuku elu ụlọ karịa ya na nwaanyị na-ese okwu ibi, n’agbanyeghị na ọ bụ n’ụlọ buru ibu.+ Ilu 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Elu ụlọ nke na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụbọchị mmiri na-ezo n’akwụsịghị akwụsị, ya na nwunye na-ese okwu bụ otu ihe.+ Luk 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ana m asị unu, Ọ bụ ezie na ọ gaghị ebili nye ya ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ enyi ya, ma n’ihi na ọ nọgidesiri ike na-arịọ ya,+ ọ ga-ebili nye ya ihe ọ chọrọ.
24 Ọ dị mma mmadụ ibi na nkuku elu ụlọ karịa ya na nwaanyị na-ese okwu ibi, n’agbanyeghị na ọ bụ n’ụlọ buru ibu.+
15 Elu ụlọ nke na-ehi mmiri, nke na-achụpụ mmadụ n’ụbọchị mmiri na-ezo n’akwụsịghị akwụsị, ya na nwunye na-ese okwu bụ otu ihe.+
8 Ana m asị unu, Ọ bụ ezie na ọ gaghị ebili nye ya ihe ọ bụla n’ihi na ọ bụ enyi ya, ma n’ihi na ọ nọgidesiri ike na-arịọ ya,+ ọ ga-ebili nye ya ihe ọ chọrọ.