Abụ Ọma 135:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Arụsị mba niile bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Daniel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ṅụrụ mmanya, ha tokwara chi ha ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, osisi na nkume mee.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+
5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+