Ndị Ikpe 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E nwere otu nwoke nke si n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ onye aha ya bụ Maịka.