1 Samuel 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E wee kpọkọta ha na Mizpa, ha wee na-esere mmiri ma na-awụpụ ya n’ihu Jehova, buokwa ọnụ n’ụbọchị ahụ.+ Ha wee malite ikwu n’ebe ahụ, sị: “Anyị emehiewo Jehova.”+ Samuel wee na-ekpe ụmụ Izrel ikpe+ na Mizpa.
6 E wee kpọkọta ha na Mizpa, ha wee na-esere mmiri ma na-awụpụ ya n’ihu Jehova, buokwa ọnụ n’ụbọchị ahụ.+ Ha wee malite ikwu n’ebe ahụ, sị: “Anyị emehiewo Jehova.”+ Samuel wee na-ekpe ụmụ Izrel ikpe+ na Mizpa.