2 Ihe E Mere 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Egwu wee tụọ Jehọshafat,+ o wee kpebie ịchọ Jehova.+ O wee kwuo ka Juda dum buo ọnụ.+ Nehemaya 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+ Joel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.
9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+
12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.