Ndị Ikpe 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova. Joel 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+ Joel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.
26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova.
14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+
12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.