3“‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-eweta ya site n’ìgwè ehi, ma ọ̀ bụ oké ma ọ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta n’ihu Jehova.
8 Buru m ụzọ gbadaruo Gilgal;+ lee! m ga-agbadakwute gị ka m chụọ àjà nsure ọkụ, chụọkwa àjà udo.+ Ị ga-echere m ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe m ga-abịakwute gị, m ga-emekwa ka ị mara ihe ị ga-eme.”