3“‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-eweta ya site n’ìgwè ehi, ma ọ̀ bụ oké ma ọ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta n’ihu Jehova.
25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị.