Ndị Ikpe 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ Izrel wee gbagoo ma kwaa ákwá+ n’ihu Jehova ruo anyasị, jụọkwa Jehova ase, sị: “Ọ̀ bụ m gaa buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ọzọ?”+ Jehova wee zaa, sị: “Gbagoo buso ya agha.”
23 Ụmụ Izrel wee gbagoo ma kwaa ákwá+ n’ihu Jehova ruo anyasị, jụọkwa Jehova ase, sị: “Ọ̀ bụ m gaa buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ọzọ?”+ Jehova wee zaa, sị: “Gbagoo buso ya agha.”