Ndị Ikpe 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova. Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+ Ilu 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nyefee ọrụ gị n’aka Jehova,+ atụmatụ gị ga-eguzosikwa ike.+
26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova.