Ndị Ikpe 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, guzo n’ihu ya n’oge ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa ọzọ buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ka ọ̀ bụ mụ agala?”+ Jehova wee sị ya: “Gaa, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ya n’aka gị.”+
28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, guzo n’ihu ya n’oge ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa ọzọ buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ka ọ̀ bụ mụ agala?”+ Jehova wee sị ya: “Gaa, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ya n’aka gị.”+