Jenesis 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jekọb wee tụọ egwu nke ukwuu ma chegbuwe onwe ya.+ O wee kewaa ndị ya na ha so, nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya, na ehi ya, na kamel ya ka ha dịrị ìgwè abụọ,+
7 Jekọb wee tụọ egwu nke ukwuu ma chegbuwe onwe ya.+ O wee kewaa ndị ya na ha so, nakwa ìgwè ewu na atụrụ ya, na ehi ya, na kamel ya ka ha dịrị ìgwè abụọ,+