2 Ihe E Mere 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+
3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+