1 Ndị Eze 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Izrel dum ga-akwara ya ákwá arịrị+ ma lie ya, n’ihi na n’ime ndị ezinụlọ Jeroboam, ọ bụ naanị onye a ga-aba n’ebe ili ozu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel ahụwo ihe dị mma n’ime ya n’ụlọ Jeroboam.+ 2 Ihe E Mere 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ bụ Chineke nke nna ya ka ọ chọrọ,+ ọ bụkwa n’iwu ya ka o jere ije,+ ọ bụghị dị ka omume Izrel si dị.+
13 Izrel dum ga-akwara ya ákwá arịrị+ ma lie ya, n’ihi na n’ime ndị ezinụlọ Jeroboam, ọ bụ naanị onye a ga-aba n’ebe ili ozu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel ahụwo ihe dị mma n’ime ya n’ụlọ Jeroboam.+
4 N’ihi na ọ bụ Chineke nke nna ya ka ọ chọrọ,+ ọ bụkwa n’iwu ya ka o jere ije,+ ọ bụghị dị ka omume Izrel si dị.+