Diuterọnọmi 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ bụrụ na unu esi n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achọtakwa ya,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum jụọ ase ya.+ 2 Ihe E Mere 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ nọkwa na-achọ+ Chineke n’ụbọchị Zekaraya, bụ́ onye kụziiri ya ịtụ egwu Chineke;+ n’ụbọchị ndị ahụ ọ chọrọ Jehova, ezi Chineke mere ka ọ baa ọgaranya.+
29 “Ọ bụrụ na unu esi n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achọtakwa ya,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum jụọ ase ya.+
5 Ọ nọkwa na-achọ+ Chineke n’ụbọchị Zekaraya, bụ́ onye kụziiri ya ịtụ egwu Chineke;+ n’ụbọchị ndị ahụ ọ chọrọ Jehova, ezi Chineke mere ka ọ baa ọgaranya.+