1 Ndị Eze 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+ Abụ Ọma 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-adịkwa ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,+Nke na-amị mkpụrụ ya n’oge ya,+Akwụkwọ ya adịghịkwa akpọnwụ akpọnwụ,+Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+
3 Ọ ga-adịkwa ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,+Nke na-amị mkpụrụ ya n’oge ya,+Akwụkwọ ya adịghịkwa akpọnwụ akpọnwụ,+Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+