2 Ihe E Mere 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Iwe Jehova na-eweso ya dajụrụ+ n’ihi na o wedara onwe ya ala, o cheghịkwa echiche ịla ha n’iyi kpamkpam.+ E wezụgakwa nke ahụ, e nwere ezi ihe a na-eme na Juda.+ Ezikiel 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ma, lee! mmadụ amụwo nwa, bụ́ onye na-ahụ mmehie niile nna ya na-eme, ọ hụwo mmehie ndị a ma o meghị ihe yiri ha.+
12 Iwe Jehova na-eweso ya dajụrụ+ n’ihi na o wedara onwe ya ala, o cheghịkwa echiche ịla ha n’iyi kpamkpam.+ E wezụgakwa nke ahụ, e nwere ezi ihe a na-eme na Juda.+
14 “Ma, lee! mmadụ amụwo nwa, bụ́ onye na-ahụ mmehie niile nna ya na-eme, ọ hụwo mmehie ndị a ma o meghị ihe yiri ha.+