Luk 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+
6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+