1 Samuel 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+ Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+