Levitikọs 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi nke ala unu, unu ewerechala ihe dị n’ọnụ ọnụ ubi unu, unu atụtụkọtala ihe unu wefọrọ n’ubi.+ Rut 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka oge na-aga, Rut, bụ́ nwaanyị Moab, sịrị Neomi: “Biko, ka m gaa n’ubi tụtụkọta oko ọka e wefọrọ ewefọ,+ m ga na-eso onye ọ bụla nke ihe m ga-amasị ya n’azụ.” O wee sị ya: “Gawa, nwa m.”
9 “‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi nke ala unu, unu ewerechala ihe dị n’ọnụ ọnụ ubi unu, unu atụtụkọtala ihe unu wefọrọ n’ubi.+
2 Ka oge na-aga, Rut, bụ́ nwaanyị Moab, sịrị Neomi: “Biko, ka m gaa n’ubi tụtụkọta oko ọka e wefọrọ ewefọ,+ m ga na-eso onye ọ bụla nke ihe m ga-amasị ya n’azụ.” O wee sị ya: “Gawa, nwa m.”