Rut 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee bewe ákwá ọzọ n’olu dara ụda, e mesịa, Ọpa susuru nne di ya ọnụ. Ma Rut rapaara ya n’ahụ́.+ Rut 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Rut wee sị: “Arịọla m ka m hapụ gị, ka m kwụsị iso gị; n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga, ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ.+ Ndị gị ga-abụ ndị m,+ Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+ Rut 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa m, atụla egwu. M ga-emere gị ihe niile i kwuru,+ n’ihi na mmadụ niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m maara na ị bụ ezigbo nwaanyị.+
14 Ha wee bewe ákwá ọzọ n’olu dara ụda, e mesịa, Ọpa susuru nne di ya ọnụ. Ma Rut rapaara ya n’ahụ́.+
16 Rut wee sị: “Arịọla m ka m hapụ gị, ka m kwụsị iso gị; n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga, ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ.+ Ndị gị ga-abụ ndị m,+ Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+
11 Nwa m, atụla egwu. M ga-emere gị ihe niile i kwuru,+ n’ihi na mmadụ niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m maara na ị bụ ezigbo nwaanyị.+