1 Samuel 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na mgbe ndị niile mabu ya hụrụ ya, lee! o so ndị amụma na-ebu amụma. Ndị ahụ wee gwa ibe ha, sị: “Gịnị bụ ihe a na-eme nwa Kish? Sọl ò sokwu ná ndị amụma?”+
11 O wee ruo na mgbe ndị niile mabu ya hụrụ ya, lee! o so ndị amụma na-ebu amụma. Ndị ahụ wee gwa ibe ha, sị: “Gịnị bụ ihe a na-eme nwa Kish? Sọl ò sokwu ná ndị amụma?”+