24 Ya onwe ya kwa yipụrụ uwe ya ma na-eme dị ka onye amụma n’ihu Samuel, ee, ya onwe ya, ọ gbakwa ọtọ dinara ala n’ehihie ahụ dum nakwa n’abalị ahụ dum.+ Ọ bụ ya mere ha ji asị: “Sọl ò sokwu ná ndị amụma?”+
54 Mgbe ọ banyere n’obodo a mụrụ ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ nke mere na o juru ha anya, ha wee sị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a na ọrụ ndị a dị ike?